Abụ Akwa 3:2
Lamentations 3:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O sitela nʼihu ya chụpụ m, mee ka m jegharịa nʼọchịchịrị kama nʼìhè.
Lamentations 3:2 in English
Lamentations 3:2 · Berean Standard Bible
He has driven me away and made me walk in darkness instead of light.
Context
1Abụ m onye hụrụla ahụhụ site
na mkpara igwe nke nrubiga oke nke iwe Onyenwe anyị. 2O sitela nʼihu ya chụpụ m, mee ka m jegharịa
nʼọchịchịrị kama nʼìhè. 3Nʼezie, ọ tụgharịala aka ya megide m,
mgbe mgbe, ogologo ụbọchị niile. 4O meela ka akpụkpọ ahụ na anụ ahụ m fịkpọọ,
ọ nyajisiela ọkpụkpụ di m nʼahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.