Native Bible

Lamentations 3:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abụ m onye hụrụla ahụhụ site na mkpara igwe nke nrubiga oke nke iwe Onyenwe anyị.

Lamentations 3:1 in English

Lamentations 3:1 · Berean Standard Bible

I * am the man who has seen affliction under the rod of God’s wrath.

Context

1Abụ m onye hụrụla ahụhụ site na mkpara igwe nke nrubiga oke nke iwe Onyenwe anyị. 2O sitela nʼihu ya chụpụ m, mee ka m jegharịa nʼọchịchịrị kama nʼìhè. 3Nʼezie, ọ tụgharịala aka ya megide m, mgbe mgbe, ogologo ụbọchị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.