Abụ Akwa 3:5
Lamentations 3:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O busola m agha, jiri ihe ilu na oke mkpagbu gbaa m gburugburu.
Lamentations 3:5 in English
Lamentations 3:5 · Berean Standard Bible
He has besieged me and surrounded me with bitterness and hardship.
Context
3Nʼezie, ọ tụgharịala aka ya megide m,
mgbe mgbe, ogologo ụbọchị niile. 4O meela ka akpụkpọ ahụ na anụ ahụ m fịkpọọ,
ọ nyajisiela ọkpụkpụ di m nʼahụ. 5O busola m agha,
jiri ihe ilu na oke mkpagbu gbaa m gburugburu. 6O meela ka m biri nʼọchịchịrị
dịka ndị nwụrụ anwụ kemgbe oge gara aga. 7Ọ gbachibidola m ogige, ime ka m ghara ịgbapụ;
o jirila ụdọ igwe dị arọ mee ka m ghara ijegharị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.