Native Bible

Lamentations 3:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ime ka ikpe ziri ezi ghara irute mmadụ. Ọ bụ na Onyenwe anyị agaghị ahụ ihe ndị a?

Lamentations 3:36 in English

Lamentations 3:36 · Berean Standard Bible

to subvert a man in his lawsuit— of these the Lord does not approve.

Context

34Iji ụkwụ zọgbuo ndị mkpọrọ nọ nʼala ahụ 35ime ka ihe ruru mmadụ hapụ iru ya aka nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, 36ime ka ikpe ziri ezi ghara irute mmadụ. Ọ bụ na Onyenwe anyị agaghị ahụ ihe ndị a? 37Onye pụrụ ikwu okwu mekwa ka ọ dị ire ma ọ bụrụ na Onyenwe anyị enyeghị iwu ka ọ dị otu ahụ? 38Ọ bụghị site nʼọnụ Onye kachasị ihe niile elu ka ihe ọma na ihe ọjọọ si abịa?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.