Abụ Akwa 3:35
Lamentations 3:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ime ka ihe ruru mmadụ hapụ iru ya aka nʼihu Onye kachasị ihe niile elu,
Lamentations 3:35 in English
Lamentations 3:35 · Berean Standard Bible
to deny a man justice before the Most High,
Context
33Nʼihi na ọ naghị elezi anya eweta ahụhụ,
maọbụ mee ka ụmụ mmadụ nọọ na mmekpa ahụ. 34Iji ụkwụ zọgbuo
ndị mkpọrọ nọ nʼala ahụ 35ime ka ihe ruru mmadụ hapụ iru ya aka
nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, 36ime ka ikpe ziri ezi ghara irute mmadụ.
Ọ bụ na Onyenwe anyị agaghị ahụ ihe ndị a? 37Onye pụrụ ikwu okwu mekwa ka ọ dị ire
ma ọ bụrụ na Onyenwe anyị enyeghị iwu ka ọ dị otu ahụ?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.