Abụ Akwa 3:34
Lamentations 3:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Iji ụkwụ zọgbuo ndị mkpọrọ nọ nʼala ahụ
Lamentations 3:34 in English
Lamentations 3:34 · Berean Standard Bible
To crush underfoot all the prisoners of the land,
Context
32Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka mmekpa ahụ bịa, ma ọ na-emesịakwa gosi obi ebere ya,
nʼihi na ịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ, dị ukwuu. 33Nʼihi na ọ naghị elezi anya eweta ahụhụ,
maọbụ mee ka ụmụ mmadụ nọọ na mmekpa ahụ. 34Iji ụkwụ zọgbuo
ndị mkpọrọ nọ nʼala ahụ 35ime ka ihe ruru mmadụ hapụ iru ya aka
nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, 36ime ka ikpe ziri ezi ghara irute mmadụ.
Ọ bụ na Onyenwe anyị agaghị ahụ ihe ndị a?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.