Abụ Akwa 3:33
Lamentations 3:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na ọ naghị elezi anya eweta ahụhụ, maọbụ mee ka ụmụ mmadụ nọọ na mmekpa ahụ.
Lamentations 3:33 in English
Lamentations 3:33 · Berean Standard Bible
For He does not willingly afflict or grieve the sons of men.
Context
31Nʼihi na Onyenwe anyị adịghị ajụ onye ọbụla ruo
mgbe ebighị ebi. 32Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka mmekpa ahụ bịa, ma ọ na-emesịakwa gosi obi ebere ya,
nʼihi na ịhụnanya ya, nke na-adịghị agwụ agwụ, dị ukwuu. 33Nʼihi na ọ naghị elezi anya eweta ahụhụ,
maọbụ mee ka ụmụ mmadụ nọọ na mmekpa ahụ. 34Iji ụkwụ zọgbuo
ndị mkpọrọ nọ nʼala ahụ 35ime ka ihe ruru mmadụ hapụ iru ya aka
nʼihu Onye kachasị ihe niile elu,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.