Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa, Joshua zilara onye ọbụla, ka ha laa nʼihe nketa nke aka ha.

Joshua 24:28 in English

Joshua 24:28 · Berean Standard Bible

Then Joshua sent the people away, each to his own inheritance.

Context

26Joshua dere iwu ndị a ụmụ Izrel kwere na ha ga-eme nʼAkwụkwọ Iwu Chineke. Emesịa, o bupụtara otu nkume buru ibu guzo ya nʼokpuru osisi ukwu ook dị nʼakụkụ ebe nsọ Onyenwe anyị. 27Joshua sịrị ndị ahụ niile, “Lee, nkume a ga-abụ ihe ama megide anyị. Nʼihi na ọ nụla okwu niile nke Onyenwe anyị gwara anyị. Ọ ga-abụkwa ihe ama megide unu, ma ọ bụrụ na unu mee ihe mmekpu megide Chineke unu.” 28Emesịa, Joshua zilara onye ọbụla, ka ha laa nʼihe nketa nke aka ha. 29Ọ dịghị anya, mgbe ihe ndị a gasịrị, Joshua nwa Nun, odibo Onyenwe anyị nwụrụ, mgbe ọ gbara narị afọ na iri. 30E liri ya nʼoke ala nke ihe nketa ya, na Timnat Sera,* nʼime ala ugwu ugwu Ifrem, nʼakụkụ ugwu dị nʼala Gaash.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.