Joshua 19:16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obodo ndị a niile na obodo nta ha, so nʼala ụmụ Zebụlọn nwetara dịka ihe nketa ha, dịka ikwu ha si dị.
Joshua 19:16 in English
Joshua 19:16 · Berean Standard Bible
This was the inheritance of the clans of the tribe of Zebulun, including these cities and their villages.
Context
14Nʼebe ahụ, ọ gara gburugburu nʼakụkụ ugwu ruo Hanatọn, ruokwa na Ndagwurugwu Ifta El ebe ọ sọtụrụ. 15Obodo ndị a niile dịkwa nʼime ihe nketa ụmụ Zebụlọn: Katat, Nahalal, Shịmrọn, Idala na Betlehem.* Obodo niile ndị a dị iri na abụọ, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. 16Obodo ndị a niile na obodo nta ha, so nʼala ụmụ Zebụlọn nwetara dịka ihe nketa ha, dịka ikwu ha si dị. 17Ebo nke anọ sitere nʼife nza nweta ihe nketa ha bụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị. 18Ala na obodo ha ketara bụ ndị a:
Jezril, Kesulọt, Shunem,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.