Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ala na obodo ha ketara bụ ndị a: Jezril, Kesulọt, Shunem,

Joshua 19:18 in English

Joshua 19:18 · Berean Standard Bible

Their territory included Jezreel, Chesulloth, Shunem,

Context

16Obodo ndị a niile na obodo nta ha, so nʼala ụmụ Zebụlọn nwetara dịka ihe nketa ha, dịka ikwu ha si dị. 17Ebo nke anọ sitere nʼife nza nweta ihe nketa ha bụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị. 18Ala na obodo ha ketara bụ ndị a: Jezril, Kesulọt, Shunem, 19Hafaraim, na Shịọn, Anaharat, 20Rabit, Kishiọn, Ebez na

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.