Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebo nke anọ sitere nʼife nza nweta ihe nketa ha bụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị.

Joshua 19:17 in English

Joshua 19:17 · Berean Standard Bible

The fourth lot came out for the clans of the tribe of Issachar:

Context

15Obodo ndị a niile dịkwa nʼime ihe nketa ụmụ Zebụlọn: Katat, Nahalal, Shịmrọn, Idala na Betlehem.* Obodo niile ndị a dị iri na abụọ, tinyere obodo nta niile gbara ha gburugburu. 16Obodo ndị a niile na obodo nta ha, so nʼala ụmụ Zebụlọn nwetara dịka ihe nketa ha, dịka ikwu ha si dị. 17Ebo nke anọ sitere nʼife nza nweta ihe nketa ha bụ ụmụ Isaka dịka ikwu ha si dị. 18Ala na obodo ha ketara bụ ndị a: Jezril, Kesulọt, Shunem, 19Hafaraim, na Shịọn, Anaharat,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.