Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na Chineke na-arụ ọrụ ịtụnanya karịrị nghọta, ọrụ ebube nke a na-apụghị ịgụta ọnụ.

Job 5:9 in English

Job 5:9 · Berean Standard Bible

the One who does great and unsearchable things, wonders without number.

Context

7Kama, a mụrụ mmadụ nye nsogbu,* dịka ire ọkụ si esite nʼọkụ a kwanyere na-amali elu. 8“Ma ọ bụrụ na m bụ gị, m ga-ekpesara Chineke; ya ka m ga-akọsara ihe niile. 9Nʼihi na Chineke na-arụ ọrụ ịtụnanya karịrị nghọta, ọrụ ebube nke a na-apụghị ịgụta ọnụ. 10Ọ bụ ya na-enye elu ụwa mmiri ozuzo, ma na-ezigakwa mmiri nʼubi niile. 11Ọ na-ebuli ndị dị ala elu, na-emekwa ka ndị na-eru ụjụ nọ nʼebe a na-echebe ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.