Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kama, a mụrụ mmadụ nye nsogbu,* dịka ire ọkụ si esite nʼọkụ a kwanyere na-amali elu.

Job 5:7 in English

Job 5:7 · Berean Standard Bible

Yet man is born to trouble as surely as sparks fly upward.

Context

5Onye agụụ na-agụ na-eripịa ihe o wetara nʼubi; ọ na-ewere ihe ubi ndị a ọ bụladị site nʼetiti ogwu; akụnụba ya ka onye akpịrị na-akpọ nkụ ga-achụso. 6Nʼihi na ọnọdụ ọjọọ adịghị esite nʼala pupụta, ma ọ bụkwanụ nsogbu adịghịkwa esite nʼala walite. 7Kama, a mụrụ mmadụ nye nsogbu,* dịka ire ọkụ si esite nʼọkụ a kwanyere na-amali elu. 8“Ma ọ bụrụ na m bụ gị, m ga-ekpesara Chineke; ya ka m ga-akọsara ihe niile. 9Nʼihi na Chineke na-arụ ọrụ ịtụnanya karịrị nghọta, ọrụ ebube nke a na-apụghị ịgụta ọnụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.