Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Kpọọ oku ma ị chọọ, ma onyekwanụ ga-aza gị? Ole ndị dị nsọ ị ga-agbakwuru?

Job 5:1 in English

Job 5:1 · Berean Standard Bible

“Call out if you please, but who will answer? To which of the holy ones will you turn?

Context

1“Kpọọ oku ma ị chọọ, ma onyekwanụ ga-aza gị? Ole ndị dị nsọ ị ga-agbakwuru? 2Oke iwe na-egbu onye nzuzu, ekworo na-egbu onye na-enweghị uche. 3Mụ onwe m ahụla onye nzuzu ka ọ na-agba mgbọrọgwụ, mana mberede, abụrụ ụlọ ya ọnụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.