Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Oke iwe na-egbu onye nzuzu, ekworo na-egbu onye na-enweghị uche.

Job 5:2 in English

Job 5:2 · Berean Standard Bible

For resentment kills a fool, and envy slays the simple.

Context

1“Kpọọ oku ma ị chọọ, ma onyekwanụ ga-aza gị? Ole ndị dị nsọ ị ga-agbakwuru? 2Oke iwe na-egbu onye nzuzu, ekworo na-egbu onye na-enweghị uche. 3Mụ onwe m ahụla onye nzuzu ka ọ na-agba mgbọrọgwụ, mana mberede, abụrụ ụlọ ya ọnụ. 4Ụmụ ya na-anọpụ anya site nʼebe nchebe dị, a na-azọpịa ha nʼọnụ ụzọ ama, ọ dịkwaghị onye na-anapụta ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.