Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mụ onwe m ahụla onye nzuzu ka ọ na-agba mgbọrọgwụ, mana mberede, abụrụ ụlọ ya ọnụ.
Job 5:3 in English
Job 5:3 · Berean Standard Bible
I have seen a fool taking root, but suddenly his house was cursed.
Context
1“Kpọọ oku ma ị chọọ, ma onyekwanụ ga-aza gị?
Ole ndị dị nsọ ị ga-agbakwuru? 2Oke iwe na-egbu onye nzuzu,
ekworo na-egbu onye na-enweghị uche. 3Mụ onwe m ahụla onye nzuzu ka ọ na-agba mgbọrọgwụ,
mana mberede, abụrụ ụlọ ya ọnụ. 4Ụmụ ya na-anọpụ anya site nʼebe nchebe dị,
a na-azọpịa ha nʼọnụ ụzọ ama, ọ dịkwaghị onye na-anapụta ha. 5Onye agụụ na-agụ na-eripịa ihe o wetara nʼubi;
ọ na-ewere ihe ubi ndị a ọ bụladị site nʼetiti ogwu;
akụnụba ya ka onye akpịrị na-akpọ nkụ ga-achụso.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.