Job 40:18
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọkpụkpụ ya niile dịka ogidi bronz nwere ụmị, ọkpụkpụ ụkwụ na aka ya dịka okporo igwe.
Job 40:18 in English
Job 40:18 · Berean Standard Bible
His bones are tubes of bronze; his limbs are rods of iron.
Context
16Lee ike dị nʼukwu ya,
leekwa ike dị nʼime afọ ya. 17Ọdụdụ ya ka ọ na-efegharị dịka osisi sida;
akwara dị ya nʼahụ ka e jikọtara nke ọma. 18Ọkpụkpụ ya niile dịka ogidi bronz nwere ụmị,
ọkpụkpụ ụkwụ na aka ya dịka okporo igwe. 19Ya onwe ya bụ otu nʼime ọrụ aka mbụ nke Chineke,
ma naanị onye kere ya nwere ike iji mma agha bịa ya nso. 20Ugwu na-enye ya ihe ọ na-eri.
Nʼebe ahụ kwa ka ụmụ anụ ọhịa ndị ọzọ na-anọ egwuri egwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.