Job 40:20
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ugwu na-enye ya ihe ọ na-eri. Nʼebe ahụ kwa ka ụmụ anụ ọhịa ndị ọzọ na-anọ egwuri egwu.
Job 40:20 in English
Job 40:20 · Berean Standard Bible
The hills yield him their produce, while all the beasts of the field play nearby.
Context
18Ọkpụkpụ ya niile dịka ogidi bronz nwere ụmị,
ọkpụkpụ ụkwụ na aka ya dịka okporo igwe. 19Ya onwe ya bụ otu nʼime ọrụ aka mbụ nke Chineke,
ma naanị onye kere ya nwere ike iji mma agha bịa ya nso. 20Ugwu na-enye ya ihe ọ na-eri.
Nʼebe ahụ kwa ka ụmụ anụ ọhịa ndị ọzọ na-anọ egwuri egwu. 21Ọ na-edina nʼokpuru ahịhịa na-eto nʼakụkụ mmiri,
zookwa onwe ya nʼetiti ahịhịa riidi nʼapịtị. 22Ahịhịa lotus na-eji ndo ya kpuchie ya,
osisi pọpla nke dị nʼakụkụ mmiri gbara ya gburugburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.