Job 40:21
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-edina nʼokpuru ahịhịa na-eto nʼakụkụ mmiri, zookwa onwe ya nʼetiti ahịhịa riidi nʼapịtị.
Job 40:21 in English
Job 40:21 · Berean Standard Bible
He lies under the lotus plants,* hidden among the reeds of the marsh.
Context
19Ya onwe ya bụ otu nʼime ọrụ aka mbụ nke Chineke,
ma naanị onye kere ya nwere ike iji mma agha bịa ya nso. 20Ugwu na-enye ya ihe ọ na-eri.
Nʼebe ahụ kwa ka ụmụ anụ ọhịa ndị ọzọ na-anọ egwuri egwu. 21Ọ na-edina nʼokpuru ahịhịa na-eto nʼakụkụ mmiri,
zookwa onwe ya nʼetiti ahịhịa riidi nʼapịtị. 22Ahịhịa lotus na-eji ndo ya kpuchie ya,
osisi pọpla nke dị nʼakụkụ mmiri gbara ya gburugburu. 23Ọ bụladị mgbe ebili mmiri na-ama, ọ dịghị atụ egwu;
ọ na-anọ nwayọọ, nʼagbanyeghị na mmiri Jọdan na-asọpụta na-asọju ya nʼọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.