Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Lee ike dị nʼukwu ya, leekwa ike dị nʼime afọ ya.

Job 40:16 in English

Job 40:16 · Berean Standard Bible

See the strength of his loins and the power in the muscles of his belly.

Context

14Mgbe ahụ, mụ onwe m ga-ekwenyere gị, na aka nri nwere ike ịzọpụta gị. 15“Lee enyi mmiri anya, bụ nke m kere dịka m si kee gị, ma ihe ọ na-eri bụ ahịhịa dịka ehi. 16Lee ike dị nʼukwu ya, leekwa ike dị nʼime afọ ya. 17Ọdụdụ ya ka ọ na-efegharị dịka osisi sida; akwara dị ya nʼahụ ka e jikọtara nke ọma. 18Ọkpụkpụ ya niile dịka ogidi bronz nwere ụmị, ọkpụkpụ ụkwụ na aka ya dịka okporo igwe.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.