Job 39:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Enyi nnụnụ na-eji ọṅụ gbasapụ nku ya, ma a pụghị iji nku ya tụnyere nku na abụba nke ụgbala.
Job 39:13 in English
Job 39:13 · Berean Standard Bible
The wings of the ostrich flap joyfully, but cannot match the pinions * and feathers of the stork.
Context
11Ị ga-atụkwasị ya obi nʼihi na ike ya hiri nne?
Ị ga-ahapụrụ ya ọrụ ndị ahụ siri ike ka ọ rụọ? 12I nwere ike ịtụkwasị ya obi ka o gaa bulatara gị ọka
site nʼebe ịzọcha ọka gị? 13“Enyi nnụnụ na-eji ọṅụ gbasapụ nku ya,
ma a pụghị iji nku ya tụnyere
nku na abụba nke ụgbala. 14Ọ na-eyi akwa ya nʼala
ma hapụ ha ka uzuzu kpoo ha ọkụ. 15Ọ naghị emetụ ya nʼobi na ụkwụ nwere ike ịzọpịa ha
maọbụ na anụ ọhịa nwere ike zọrie ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.