Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Nʼihi nke a, obi m na-ama jijiji, na-amali elu site nʼọnọdụ ya.

Job 37:1 in English

Job 37:1 · Berean Standard Bible

“At this my heart also pounds and leaps from its place.

Context

1“Nʼihi nke a, obi m na-ama jijiji, na-amali elu site nʼọnọdụ ya. 2Gee ntị! Gee ntị nụrụ ụda olu ya, na ụzụ nke si nʼọnụ ya apụta. 3Ọ na-atọpụ amụma ya ka ọ na-ejeru nʼokpuru eluigwe niile, ọ na-ezisakwa ya ebe niile ụwa sọtụrụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.