Job 36:31
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ ụzọ o si achị mba niile na-enyejukwa ha nri afọ.
Job 36:31 in English
Job 36:31 · Berean Standard Bible
For by these He judges * the nations and provides food in abundance.
Context
29Onye pụrụ ịghọta ka o si gbasaa igwe ojii,
ka o si ebigbọ site nʼebe obibi ya? 30Lee, ọ gbasaala amụma ya gburugburu ya
na-ekpuchi ebe niile dịkarịsịrị omimi nke oke osimiri. 31Nke a bụ ụzọ o si achị mba niile
na-enyejukwa ha nri afọ. 32O ji amụma nke egbe eluigwe kpojuo aka ya,
ma na-enye ya iwu itida ihe ọbụla ọ chọrọ. 33Ịda ụda nke egbe eluigwe na-akọwa ọbịbịa nke oke ifufe mmiri;
ọ bụladị ehi na-eme ka a mara na ọ nọ nso.
36:7 Maọbụ, ịgbakụta azụ
36:13 Ọ tara ha ahụhụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.