Job 36:29
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye pụrụ ịghọta ka o si gbasaa igwe ojii, ka o si ebigbọ site nʼebe obibi ya?
Job 36:29 in English
Job 36:29 · Berean Standard Bible
Furthermore, who can understand how the clouds spread out, how the thunder roars from His pavilion?
Context
27“Ọ bụ ya na-eme ka ukuru mmiri rigoro nʼelu mgbe anwụ na-acha,
nke a na-aghọ mmiri ozuzo nye iyi niile. 28Igwe ojii na-awụdata mmiri dị nʼime ya
mee ka mmiri ozuzo dị ukwuu zokwasị ụmụ mmadụ. 29Onye pụrụ ịghọta ka o si gbasaa igwe ojii,
ka o si ebigbọ site nʼebe obibi ya? 30Lee, ọ gbasaala amụma ya gburugburu ya
na-ekpuchi ebe niile dịkarịsịrị omimi nke oke osimiri. 31Nke a bụ ụzọ o si achị mba niile
na-enyejukwa ha nri afọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.