Job 36:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ bụ ya na-eme ka ukuru mmiri rigoro nʼelu mgbe anwụ na-acha, nke a na-aghọ mmiri ozuzo nye iyi niile.
Job 36:27 in English
Job 36:27 · Berean Standard Bible
For He draws up drops of water which distill the rain from the mist,
Context
25Mmadụ niile ahụzuola ya;
ụmụ mmadụ nọ nʼebe dị anya na-ele ya anya. 26Lee, Chineke dị ukwuu, karịa nghọta anyị.
Ọnụọgụgụ afọ ya karịrị mmadụ ịchọpụta. 27“Ọ bụ ya na-eme ka ukuru mmiri rigoro nʼelu mgbe anwụ na-acha,
nke a na-aghọ mmiri ozuzo nye iyi niile. 28Igwe ojii na-awụdata mmiri dị nʼime ya
mee ka mmiri ozuzo dị ukwuu zokwasị ụmụ mmadụ. 29Onye pụrụ ịghọta ka o si gbasaa igwe ojii,
ka o si ebigbọ site nʼebe obibi ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.