Job 36:26
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lee, Chineke dị ukwuu, karịa nghọta anyị. Ọnụọgụgụ afọ ya karịrị mmadụ ịchọpụta.
Job 36:26 in English
Job 36:26 · Berean Standard Bible
Indeed, God is great—beyond our knowledge; the number of His years is unsearchable.
Context
24Cheta ka i bulie ọrụ aka ya elu,
bụ nke ụmụ mmadụ torola site nʼabụ. 25Mmadụ niile ahụzuola ya;
ụmụ mmadụ nọ nʼebe dị anya na-ele ya anya. 26Lee, Chineke dị ukwuu, karịa nghọta anyị.
Ọnụọgụgụ afọ ya karịrị mmadụ ịchọpụta. 27“Ọ bụ ya na-eme ka ukuru mmiri rigoro nʼelu mgbe anwụ na-acha,
nke a na-aghọ mmiri ozuzo nye iyi niile. 28Igwe ojii na-awụdata mmiri dị nʼime ya
mee ka mmiri ozuzo dị ukwuu zokwasị ụmụ mmadụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.