Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ịda ụda nke egbe eluigwe na-akọwa ọbịbịa nke oke ifufe mmiri; ọ bụladị ehi na-eme ka a mara na ọ nọ nso. 36:7 Maọbụ, ịgbakụta azụ 36:13 Ọ tara ha ahụhụ

Job 36:33 in English

Job 36:33 · Berean Standard Bible

The thunder declares His presence; even the cattle regard the rising storm.

Context

31Nke a bụ ụzọ o si achị mba niile na-enyejukwa ha nri afọ. 32O ji amụma nke egbe eluigwe kpojuo aka ya, ma na-enye ya iwu itida ihe ọbụla ọ chọrọ. 33Ịda ụda nke egbe eluigwe na-akọwa ọbịbịa nke oke ifufe mmiri; ọ bụladị ehi na-eme ka a mara na ọ nọ nso. 36:7 Maọbụ, ịgbakụta azụ 36:13 Ọ tara ha ahụhụ

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.