Job 35:4
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ ga-amasị m ịzaghachi gị, zaghachikwa ndị enyi gị na ha nọ.
Job 35:4 in English
Job 35:4 · Berean Standard Bible
I will reply to you and to your friends as well.
Context
2“Ị na-eche na nke a ziri ezi?
Ị sịrị, ‘Na m ziri ezi ọ bụghị Chineke.’ 3Nʼagbanyeghị ihe ndị a, ị na-ajụ ya si, ‘Uru gịnị ka ọ baara m,
gịnị bụ uru m ma ọ bụrụ na emehieghị m?’ 4“Ọ ga-amasị m ịzaghachi gị,
zaghachikwa ndị enyi gị na ha nọ. 5Lelie anya na eluigwe ma hụkwa.
Legide mbara igwe na igwe oji niile, nke dị anya karịa gị. 6Ọ bụrụ na i mehie, olee ụzọ nke a si metụta ya?
Ọ bụrụ na mmehie gị bara ụba, gịnị ka nke a pụrụ ime ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.