Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ị na-eche na nke a ziri ezi? Ị sịrị, ‘Na m ziri ezi ọ bụghị Chineke.’

Job 35:2 in English

Job 35:2 · Berean Standard Bible

“Do you think this is just? You say, ‘I am more righteous than God.’*

Context

1Mgbe ahụ, Elihu sịrị: 2“Ị na-eche na nke a ziri ezi? Ị sịrị, ‘Na m ziri ezi ọ bụghị Chineke.’ 3Nʼagbanyeghị ihe ndị a, ị na-ajụ ya si, ‘Uru gịnị ka ọ baara m, gịnị bụ uru m ma ọ bụrụ na emehieghị m?’ 4“Ọ ga-amasị m ịzaghachi gị, zaghachikwa ndị enyi gị na ha nọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.