Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Elihu sịrị:

Job 35:1 in English

Job 35:1 · Berean Standard Bible

And Elihu went on to say:

Context

1Mgbe ahụ, Elihu sịrị: 2“Ị na-eche na nke a ziri ezi? Ị sịrị, ‘Na m ziri ezi ọ bụghị Chineke.’ 3Nʼagbanyeghị ihe ndị a, ị na-ajụ ya si, ‘Uru gịnị ka ọ baara m, gịnị bụ uru m ma ọ bụrụ na emehieghị m?’

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.