Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼagbanyeghị ihe ndị a, ị na-ajụ ya si, ‘Uru gịnị ka ọ baara m, gịnị bụ uru m ma ọ bụrụ na emehieghị m?’

Job 35:3 in English

Job 35:3 · Berean Standard Bible

For you ask, ‘What does it profit me, and what benefit do I gain apart from sin?’

Context

1Mgbe ahụ, Elihu sịrị: 2“Ị na-eche na nke a ziri ezi? Ị sịrị, ‘Na m ziri ezi ọ bụghị Chineke.’ 3Nʼagbanyeghị ihe ndị a, ị na-ajụ ya si, ‘Uru gịnị ka ọ baara m, gịnị bụ uru m ma ọ bụrụ na emehieghị m?’ 4“Ọ ga-amasị m ịzaghachi gị, zaghachikwa ndị enyi gị na ha nọ. 5Lelie anya na eluigwe ma hụkwa. Legide mbara igwe na igwe oji niile, nke dị anya karịa gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.