Job 34:9
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na ọ na-asị, ‘Ọ dịghị uru dị ya na mmadụ na-achọ ime ihe na-atọ Chineke ụtọ.’*
Job 34:9 in English
Job 34:9 · Berean Standard Bible
For he has said, ‘It profits a man nothing that he should delight in God.’
Context
7Olee nwoke dịka Job,
nke na-aṅụ ịkwa emo dịka mmiri? 8Ya na ndị na-eme ajọ ihe bụ enyi,
ya na ndị ajọ omume na-emekọkwa ihe. 9Nʼihi na ọ na-asị, ‘Ọ dịghị uru dị ya
na mmadụ na-achọ ime ihe na-atọ Chineke ụtọ.’* 10“Ya mere, geenụ m ntị, unu ndị ikom nwere nghọta.
Ya bụrụ ihe dị anya nʼebe Chineke nọ, bụ ime ajọ omume,
bụrụkwa ihe dị anya nʼebe Onye pụrụ ime ihe niile nọ, bụ ime ihe na-ezighị ezi. 11Ọ na-akwụghachi onye ọbụla dịka ihe o mere si dị,
ọ na-ewetara mmadụ dịka omume ya kwesiri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.