Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ekwebeghị m ka ọnụ m mehie megide ha site nʼịbụ ndụ ha ọnụ.

Job 31:30 in English

Job 31:30 · Berean Standard Bible

I have not allowed my mouth to sin by asking for his life with a curse—

Context

28mgbe ahụ, ihe ndị a ga-abụ mmehie nke a ga-ekpe ikpe, nʼihi na m gaara abụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nye Chineke, Onye bi nʼelu. 29“Ọ bụrụ na m ṅụrịrị ọṅụ nʼihi ọdachi nke dakwasịrị onye iro m maọbụ chịa ọchị nʼihi nsogbu nke dakwasịrị ya, 30ekwebeghị m ka ọnụ m mehie megide ha site nʼịbụ ndụ ha ọnụ. 31Ọ bụrụ na o nwebeghị oge ndị nọ nʼezinaụlọ m kwuru okwu sị. ‘Onye ka ọ bụ nke na-erijubeghị afọ site nʼihe oriri Job na-enye?’ 32Ma ọ dịghị onye ọbịa na-anọ ọnọdụ abalị nʼama, nʼihi ụzọ m na-eghe oghe mgbe ọbụla nye ndị ije.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.