Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abụrụla m nwanne nkịta ọhịa; onye ya na ikwighịkwighị na-esogharị.

Job 30:29 in English

Job 30:29 · Berean Standard Bible

I have become a brother of jackals,* a companion of ostriches.*

Context

27Obi m anaghị ezu ike nʼime m; ụbọchị ahụhụ na-ezute m. 28Ana m agagharị na-eji nji ma ọ bụghị nʼihi oke anwụ. Eguzola m ọtọ nʼọgbakọ ndị mmadụ tikuo ha ka ha nyere m aka. 29Abụrụla m nwanne nkịta ọhịa; onye ya na ikwighịkwighị na-esogharị. 30Akpụkpọ ahụ m na-eji nji na-ekpe iwere; anụ ahụ m na-anụ ọkụ dịka ihe a kwanyere ọkụ. 31Ụda ụbọ akwara m bụ ụda iru ụjụ; ụda ọja m bụkwa ụda iti mkpu akwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.