Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụda ụbọ akwara m bụ ụda iru ụjụ; ụda ọja m bụkwa ụda iti mkpu akwa.

Job 30:31 in English

Job 30:31 · Berean Standard Bible

My harp is tuned to mourning and my flute to the sound of weeping.

Context

29Abụrụla m nwanne nkịta ọhịa; onye ya na ikwighịkwighị na-esogharị. 30Akpụkpọ ahụ m na-eji nji na-ekpe iwere; anụ ahụ m na-anụ ọkụ dịka ihe a kwanyere ọkụ. 31Ụda ụbọ akwara m bụ ụda iru ụjụ; ụda ọja m bụkwa ụda iti mkpu akwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.