Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị na-emegide m na-enweghị obi ebere; i ji aka gị dị ike megide m.

Job 30:21 in English

Job 30:21 · Berean Standard Bible

You have ruthlessly turned on me; You oppose me with Your strong hand.

Context

19Ọ na-atụba m nʼime apịtị, mee ka m ghọọ ntụ na aja. 20“Chineke m, anam etiku gị ma ị dịghị aza m; anam eguzo ọtọ, ma naanị anya ka i lere m. 21Ị na-emegide m na-enweghị obi ebere; i ji aka gị dị ike megide m. 22Ị na-ejide m nʼike welie m elu chụba m nʼoke ifufe, ị na-eme ka m bụrụ onye na-akwụfegharị nʼoke ifufe nke mmiri. 23Amara m na ị ga-eweda m ruo ọnwụ; ruo nʼebe e debeere mmadụ niile dị ndụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.