Job 3:25
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ihe m tụrụ egwu ya abịakwasịla m, ihe m tụrụ ụjọ ya bụ ihe bịakwasịrị m.
Job 3:25 in English
Job 3:25 · Berean Standard Bible
For the thing I feared has overtaken me, and what I dreaded has befallen me.
Context
23Gịnị mere e ji enye mmadụ ndụ;
bụ onye ahụ ụzọ ya zoro ezo,
onye Chineke mechibidoro ụzọ? 24Nʼihi na ịma ọsụ aghọọla ihe oriri m kwa ụbọchị;
ịsụ ude m na-awụpụtakwa dịka mmiri. 25Ihe m tụrụ egwu ya abịakwasịla m,
ihe m tụrụ ụjọ ya bụ ihe bịakwasịrị m. 26Enweghị m udo, anọkwaghị m jụụ,
enweghị m izuike, naanị ọgbaaghara.”
3:8 Anụ ọjọọ dị ukwuu bi nʼosimiri
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.