Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Enweghị m udo, anọkwaghị m jụụ, enweghị m izuike, naanị ọgbaaghara.” 3:8 Anụ ọjọọ dị ukwuu bi nʼosimiri

Job 3:26 in English

Job 3:26 · Berean Standard Bible

I am not at ease or quiet; I have no rest, for trouble has come.”

Context

24Nʼihi na ịma ọsụ aghọọla ihe oriri m kwa ụbọchị; ịsụ ude m na-awụpụtakwa dịka mmiri. 25Ihe m tụrụ egwu ya abịakwasịla m, ihe m tụrụ ụjọ ya bụ ihe bịakwasịrị m. 26Enweghị m udo, anọkwaghị m jụụ, enweghị m izuike, naanị ọgbaaghara.” 3:8 Anụ ọjọọ dị ukwuu bi nʼosimiri

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.