Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ịma ọsụ aghọọla ihe oriri m kwa ụbọchị; ịsụ ude m na-awụpụtakwa dịka mmiri.

Job 3:24 in English

Job 3:24 · Berean Standard Bible

I sigh when food is put before me, and my groans pour out like water.

Context

22ndị jupụtara nʼọṅụ, na-aṅụrị ọṅụ mgbe ha rịdaruru nʼili? 23Gịnị mere e ji enye mmadụ ndụ; bụ onye ahụ ụzọ ya zoro ezo, onye Chineke mechibidoro ụzọ? 24Nʼihi na ịma ọsụ aghọọla ihe oriri m kwa ụbọchị; ịsụ ude m na-awụpụtakwa dịka mmiri. 25Ihe m tụrụ egwu ya abịakwasịla m, ihe m tụrụ ụjọ ya bụ ihe bịakwasịrị m. 26Enweghị m udo, anọkwaghị m jụụ, enweghị m izuike, naanị ọgbaaghara.” 3:8 Anụ ọjọọ dị ukwuu bi nʼosimiri

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.