Job 3:22
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị jupụtara nʼọṅụ, na-aṅụrị ọṅụ mgbe ha rịdaruru nʼili?
Job 3:22 in English
Job 3:22 · Berean Standard Bible
who rejoice and greatly exult when they can find the grave?
Context
20“Nʼihi gịnị ka e ji enye ndị nọ nʼọnọdụ nhụju anya ìhè?
Gịnị bụ uru ndụ nye onye mkpụrụobi ya jupụtara nʼihe ilu? 21Gịnị bụ uru ya nye ndị na-echere ọnwụ ma ọ dịghị abịa,
ee, ndị na-achọsi ọnwụ ike karịa akụ e zoro ezo, 22ndị jupụtara nʼọṅụ,
na-aṅụrị ọṅụ mgbe ha rịdaruru nʼili? 23Gịnị mere e ji enye mmadụ ndụ;
bụ onye ahụ ụzọ ya zoro ezo,
onye Chineke mechibidoro ụzọ? 24Nʼihi na ịma ọsụ aghọọla ihe oriri m kwa ụbọchị;
ịsụ ude m na-awụpụtakwa dịka mmiri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.