Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Abụ m anya nye onye ìsì, bụrụkwa ụkwụ nye onye ngwụrọ.

Job 29:15 in English

Job 29:15 · Berean Standard Bible

I served as eyes to the blind and as feet to the lame.

Context

13Onye nọ nʼọnụ ọnwụ gọziri m; emekwara m ka obi nwanyị di ya nwụrụ bụọ abụ. 14Ana m eyikwasị ezi omume dịka uwe, ikpe ziri ezi bụ uwe mwụda m na akwa okike nke isi m. 15Abụ m anya nye onye ìsì, bụrụkwa ụkwụ nye onye ngwụrọ. 16Abụ m nna nke onye nọ na mkpa; bụrụkwa onye gbalịrị ịhụ na ndị ọbịa natara ikpe ziri ezi. 17Etijiri m ikiri eze nke ndị ajọ omume, si otu a napụta ndị ha na-achọ ịdọgbu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.