Job 28:7
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dịghị anụ ufe nke na-eri anụ maara ụzọ ahụ zoro ezo; anya agụ nkwọ ọbụla ahụtụbeghị ya.
Job 28:7 in English
Job 28:7 · Berean Standard Bible
No bird of prey knows that path; no falcon’s eye has seen it.
Context
5Ala ahụ e si na ya enweta nri,
abụrụla ihe e ji ọkụ gbanwee nʼokpuru ya. 6Safaia bụ nkume dị oke ọnụahịa dị na nkume ya;
aja ya nwekwara mkpụrụ ọlaedo. 7Ọ dịghị anụ ufe nke na-eri anụ maara ụzọ ahụ zoro ezo;
anya agụ nkwọ ọbụla ahụtụbeghị ya. 8Anụ ọhịa dị nganga anaghị azọnye ụkwụ nʼelu ya,
ọdụm ọbụla adịghị awagharị nʼebe ahụ. 9Ndị mmadụ na-eji aka na-etiwasị nkume ahụ na-enwu ọkụ
mee ka mgbọrọgwụ ugwu ahụ pụta ìhè.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.