Job 22:6
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị naara ụmụnne gị ihe ebe nʼefu; ị yipụrụ ndị mmadụ uwe ha gbawa ha ọtọ.
Job 22:6 in English
Job 22:6 · Berean Standard Bible
For you needlessly demanded security from your brothers and deprived the naked of their clothing.
Context
4“Chineke ọ na-abara gị mba na-ebo gị ebubo
nʼihi na ị na-atụ egwu ya? 5Ọ bụ na mmebi iwu gị adịghị ukwuu?
Mmehie gị o nwere ọgwụgwụ? 6Ị naara ụmụnne gị ihe ebe nʼefu;
ị yipụrụ ndị mmadụ uwe ha gbawa ha ọtọ. 7I nyeghị ndị ike gwuru mmiri,
i nyeghịkwa ndị agụụ na-agụ ihe oriri. 8Ọ bụ eziokwu na ị bụ nwoke dị ike na onye nwere ala,
bụrụkwa onye a na-asọpụrụ bi nʼala ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.