Job 22:5
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ na mmebi iwu gị adịghị ukwuu? Mmehie gị o nwere ọgwụgwụ?
Job 22:5 in English
Job 22:5 · Berean Standard Bible
Is not your wickedness great? Are not your iniquities endless?
Context
3O nwere ọṅụ ọ ga-enye Onye pụrụ ime ihe niile ma a sị na ị bụ onye ezi omume?
Uru gịnị ka ọ ga-enweta ma ọ bụrụ na ụzọ gị niile enweghị ịta ụta? 4“Chineke ọ na-abara gị mba na-ebo gị ebubo
nʼihi na ị na-atụ egwu ya? 5Ọ bụ na mmebi iwu gị adịghị ukwuu?
Mmehie gị o nwere ọgwụgwụ? 6Ị naara ụmụnne gị ihe ebe nʼefu;
ị yipụrụ ndị mmadụ uwe ha gbawa ha ọtọ. 7I nyeghị ndị ike gwuru mmiri,
i nyeghịkwa ndị agụụ na-agụ ihe oriri.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.