Job 22:3
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O nwere ọṅụ ọ ga-enye Onye pụrụ ime ihe niile ma a sị na ị bụ onye ezi omume? Uru gịnị ka ọ ga-enweta ma ọ bụrụ na ụzọ gị niile enweghị ịta ụta?
Job 22:3 in English
Job 22:3 · Berean Standard Bible
Does it delight the Almighty that you are righteous? Does He profit if your ways are blameless?
Context
1Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị: 2“Mmadụ ọ pụrụ ịbara Chineke uru?
Ọ bụladị onye nwere uche ọ pụrụ ịbara Chineke uru? 3O nwere ọṅụ ọ ga-enye Onye pụrụ ime ihe niile ma a sị na ị bụ onye ezi omume?
Uru gịnị ka ọ ga-enweta ma ọ bụrụ na ụzọ gị niile enweghị ịta ụta? 4“Chineke ọ na-abara gị mba na-ebo gị ebubo
nʼihi na ị na-atụ egwu ya? 5Ọ bụ na mmebi iwu gị adịghị ukwuu?
Mmehie gị o nwere ọgwụgwụ?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.