Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị:

Job 22:1 in English

Job 22:1 · Berean Standard Bible

Then Eliphaz the Temanite replied:

Context

1Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị: 2“Mmadụ ọ pụrụ ịbara Chineke uru? Ọ bụladị onye nwere uche ọ pụrụ ịbara Chineke uru? 3O nwere ọṅụ ọ ga-enye Onye pụrụ ime ihe niile ma a sị na ị bụ onye ezi omume? Uru gịnị ka ọ ga-enweta ma ọ bụrụ na ụzọ gị niile enweghị ịta ụta?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.