Job 22:14
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Oke ọchịchịrị kpuchiri ya, nke mere na ọ naghị ahụ anyị mgbe ọ na-agagharị nʼebe dị elu nke eluigwe.’
Job 22:14 in English
Job 22:14 · Berean Standard Bible
Thick clouds veil Him so He does not see us as He traverses the vault of heaven.*’
Context
12“Ọ bụ na Chineke anọghị nʼebe dị elu nke eluigwe?
Lee ka ịdị elu nke kpakpando dị elu si dị. 13Kama ị na-asị, ‘Gịnị ka Chineke maara?
Ọ na-esite nʼoke ọchịchịrị dị otu a ekpe ikpe? 14Oke ọchịchịrị kpuchiri ya, nke mere na ọ naghị ahụ anyị
mgbe ọ na-agagharị nʼebe dị elu nke eluigwe.’ 15Ị ga-agbaso ụzọ ochie
nke ndị na-eme ihe ọjọọ zoro ije na ya? 16E bupụrụ ha tupu oge ha eruo.
Ntọala ndụ ha ka idee mmiri sachapụrụ
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.