Job 22:12
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ọ bụ na Chineke anọghị nʼebe dị elu nke eluigwe? Lee ka ịdị elu nke kpakpando dị elu si dị.
Job 22:12 in English
Job 22:12 · Berean Standard Bible
Is not God as high as the heavens? Look at the highest stars, how lofty they are!
Context
10Ọ bụ ya mere ọnya jiri gbaa gị gburugburu,
bụrụkwa ihe mbibi ji eyi gị egwu. 11Ọ bụkwa ya mere ọchịchịrị ji gbaa gị gburugburu ka ị ghara ịhụ ụzọ,
meekwa ka idee mmiri kpuchie gị. 12“Ọ bụ na Chineke anọghị nʼebe dị elu nke eluigwe?
Lee ka ịdị elu nke kpakpando dị elu si dị. 13Kama ị na-asị, ‘Gịnị ka Chineke maara?
Ọ na-esite nʼoke ọchịchịrị dị otu a ekpe ikpe? 14Oke ọchịchịrị kpuchiri ya, nke mere na ọ naghị ahụ anyị
mgbe ọ na-agagharị nʼebe dị elu nke eluigwe.’
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.