Job 22:13
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kama ị na-asị, ‘Gịnị ka Chineke maara? Ọ na-esite nʼoke ọchịchịrị dị otu a ekpe ikpe?
Job 22:13 in English
Job 22:13 · Berean Standard Bible
Yet you say: ‘What does God know? Does He judge through thick darkness?
Context
11Ọ bụkwa ya mere ọchịchịrị ji gbaa gị gburugburu ka ị ghara ịhụ ụzọ,
meekwa ka idee mmiri kpuchie gị. 12“Ọ bụ na Chineke anọghị nʼebe dị elu nke eluigwe?
Lee ka ịdị elu nke kpakpando dị elu si dị. 13Kama ị na-asị, ‘Gịnị ka Chineke maara?
Ọ na-esite nʼoke ọchịchịrị dị otu a ekpe ikpe? 14Oke ọchịchịrị kpuchiri ya, nke mere na ọ naghị ahụ anyị
mgbe ọ na-agagharị nʼebe dị elu nke eluigwe.’ 15Ị ga-agbaso ụzọ ochie
nke ndị na-eme ihe ọjọọ zoro ije na ya?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.