Job 22:16
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E bupụrụ ha tupu oge ha eruo. Ntọala ndụ ha ka idee mmiri sachapụrụ
Job 22:16 in English
Job 22:16 · Berean Standard Bible
They were snatched away before their time, and their foundations were swept away by a flood.
Context
14Oke ọchịchịrị kpuchiri ya, nke mere na ọ naghị ahụ anyị
mgbe ọ na-agagharị nʼebe dị elu nke eluigwe.’ 15Ị ga-agbaso ụzọ ochie
nke ndị na-eme ihe ọjọọ zoro ije na ya? 16E bupụrụ ha tupu oge ha eruo.
Ntọala ndụ ha ka idee mmiri sachapụrụ 17Ha sịrị Chineke, ‘Hapụ anyị aka!
Gịnị ka Onye pụrụ ime ihe niile ga-eme anyị?’ 18Ma ọ bụ ya ji ihe dị mma dị iche iche mejupụta ụlọ ha,
ya mere ana m ewezuga onwe m site na ndụmọdụ ndị na-emebi iwu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.